Isaiah 41:1

Onye na-enyere Izrel aka

1Nọrọnụ jụụ nʼihu m, unu mba niile mmiri gbara gburugburu!
Ka mba niile gbanwee ike ha.
Ka ha pụta kwuo okwu.
Ka anyị zukọtaa nʼebe ikpe ikpe.
Copyright information for IboBIU